LYRIC

[Verse:] And I will praise Your name
You have filled my heart with joy
My life is forever changed
Like a river Your love flows to me

[Chorus:] Maka iheoma imerem o
Na ngozi inyerem o
Amaghim kamgesi
Wenye Gi ekele
Maka iheukwu imerem o
Onum apughi iko
Ekele na otuto nile
Buru nke Gi

[Verse 2:] You deserve the highest praise
You have poured Your love on me
My life is forever changed
Like a river Your love flows to me

[Chorus:] Maka iheoma imerem o
Na ngozi inyerem o
Amaghim kamgesi
Wenye Gi ekele
Maka iheukwu imerem o
Onum apughi iko
Ekele na otuto nile
Buru nke Gi

[Bridge:] I will lift my hands in praise
Forevermore You reign in me
You are so beautiful in everything

[Hook:] Iheoma imerem o
O bara uba
Ngozi inyerem o
Onum apughi iko
Mgbem no na nsogbu
Izoputaram o
Ekele na otuto nile
Buru nke Gi

[Chorus:] Maka iheoma imerem o
Na ngozi inyerem o
Amaghim kamgesi
Wenye Gi ekele
Maka iheukwu imerem o
Onum apughi iko
Ekele na otuto nile
Buru nke Gi

Added by

Admin

SHARE

Your email address will not be published. Required fields are marked *

ADVERTISEMENT